Diuterọnọmi 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-atụ egwu. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,*+ unu ahapụkwala ya.* Ọ bụkwa aha ya ka unu ga-eji ṅụọ iyi.
20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-atụ egwu. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,*+ unu ahapụkwala ya.* Ọ bụkwa aha ya ka unu ga-eji ṅụọ iyi.