Diuterọnọmi 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Hụnụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ na-emenụ ihe ndị unu kwesịrị imere ya, na-edebenụ iwu ya, na-emekwanụ ihe ndị o kpebiri ka unu na-eme mgbe niile.
11 “Hụnụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ na-emenụ ihe ndị unu kwesịrị imere ya, na-edebenụ iwu ya, na-emekwanụ ihe ndị o kpebiri ka unu na-eme mgbe niile.