Diuterọnọmi 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ala ahụ unu na-aga iweghara adịghị ka ala Ijipt unu si pụta, bụ́ ebe ọ na-abụ unu ghaa mkpụrụ, unu ana-arụgbu onwe unu n’ọrụ na-agba ya mmiri,* otú e si agba ubi akwụkwọ nri mmiri.
10 “Ala ahụ unu na-aga iweghara adịghị ka ala Ijipt unu si pụta, bụ́ ebe ọ na-abụ unu ghaa mkpụrụ, unu ana-arụgbu onwe unu n’ọrụ na-agba ya mmiri,* otú e si agba ubi akwụkwọ nri mmiri.