-
Diuterọnọmi 11:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ọ bụ ala Jehova bụ́ Chineke unu na-elekọta. Anya Jehova bụ́ Chineke unu dị na ya mgbe niile, si ná mmalite afọ ruo ná ngwụcha afọ.
-