Diuterọnọmi 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kpacharanụ anya ka unu ghara ikwe ka a rata unu* ka unu mehie, unu ewee fee chi ọzọ dị iche iche ma kpọọrọ ha isiala.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2019, p. 3-4
16 Kpacharanụ anya ka unu ghara ikwe ka a rata unu* ka unu mehie, unu ewee fee chi ọzọ dị iche iche ma kpọọrọ ha isiala.+