Diuterọnọmi 11:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Meenụ ka okwu ndị a m na-agwa unu bamie n’obi unu nakwa ná mkpụrụ obi* unu. Keekwanụ ha n’aka unu ka unu wee na-echeta ha. Ha ga-adị ka ihe unu na-ekegide n’egedege ihu unu.*+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:18 Mmezu Mkpughe, p. 197 Ụlọ Nche,6/1/1998, p. 20 Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 70-71
18 “Meenụ ka okwu ndị a m na-agwa unu bamie n’obi unu nakwa ná mkpụrụ obi* unu. Keekwanụ ha n’aka unu ka unu wee na-echeta ha. Ha ga-adị ka ihe unu na-ekegide n’egedege ihu unu.*+