Diuterọnọmi 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ebe ọ bụla unu zọrọ ụkwụ ga-abụ nke unu.+ Ókè unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, ya bụ, Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.*+
24 Ebe ọ bụla unu zọrọ ụkwụ ga-abụ nke unu.+ Ókè unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, ya bụ, Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.*+