Diuterọnọmi 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Unu ga-ebibicha ebe niile mba ndị unu ga-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha dị iche iche,+ ma ọ̀ bụ n’ugwu ndị dị elu ma ọ̀ bụ n’obere ugwu ma ọ̀ bụ n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko.
2 Unu ga-ebibicha ebe niile mba ndị unu ga-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha dị iche iche,+ ma ọ̀ bụ n’ugwu ndị dị elu ma ọ̀ bụ n’obere ugwu ma ọ̀ bụ n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko.