Diuterọnọmi 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu ga-achụ àjà unu a na-esu ọkụ naanị n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo unu. Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eme ihe niile m na-enye unu n’iwu.+
14 Unu ga-achụ àjà unu a na-esu ọkụ naanị n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo unu. Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eme ihe niile m na-enye unu n’iwu.+