Diuterọnọmi 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ n’ihi na ihe ha na-emere chi ha dị iche iche bụ ihe rụrụ arụ Jehova kpọrọ asị. Ha na-akpọdị ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ chi ha àjà.+
31 Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ n’ihi na ihe ha na-emere chi ha dị iche iche bụ ihe rụrụ arụ Jehova kpọrọ asị. Ha na-akpọdị ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ chi ha àjà.+