Diuterọnọmi 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 unu egela ntị n’ihe onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ kwuru+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu chọrọ ịnwale unu+ ka ọ mara ma ùnu ji obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
3 unu egela ntị n’ihe onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ kwuru+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu chọrọ ịnwale unu+ ka ọ mara ma ùnu ji obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+