Diuterọnọmi 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso. Ọ bụ ya ka unu ga-atụ egwu. Unu ga-edebe ihe o nyere n’iwu, geekwa ntị n’olu ya. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,* unu ahapụkwala ya.*+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:4 Ụlọ Nche,10/15/2002, p. 16-17
4 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso. Ọ bụ ya ka unu ga-atụ egwu. Unu ga-edebe ihe o nyere n’iwu, geekwa ntị n’olu ya. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,* unu ahapụkwala ya.*+