Diuterọnọmi 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kama, unu ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie gị tụọ ya nkume.+
9 Kama, unu ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie gị tụọ ya nkume.+