Diuterọnọmi 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Izrel niile ga-anụ ya wee tụọ egwu. Ha agaghịkwa eme ụdị ihe ọjọọ a ọzọ n’obodo unu.+