-
Diuterọnọmi 13:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Unu ga-akwakọta ihe niile dị n’obodo ahụ n’etiti ámá obodo ahụ. Unu ga-agba obodo ahụ na ihe niile ahụ a kwakọtara ọkụ ka ọ bụrụ àjà a na-esuru Jehova bụ́ Chineke unu ọkụ. Obodo ahụ ga-abụzi ebe e bibiri ebibi ruo mgbe ebighị ebi. E nweghị mgbe a ga-arụghachi ya.
-