Diuterọnọmi 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu ekwesịghị iwere ihe ọ bụla a ga-ebibi ebibi,+ ka Jehova wee kwụsị nnukwu iwe ọ na-ewe ma meere unu ebere, nweere unu ọmịiko, meekwa ka unu mụbaa, otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi.+
17 Unu ekwesịghị iwere ihe ọ bụla a ga-ebibi ebibi,+ ka Jehova wee kwụsị nnukwu iwe ọ na-ewe ma meere unu ebere, nweere unu ọmịiko, meekwa ka unu mụbaa, otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi.+