Diuterọnọmi 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na unu kwesịrị ịna-erubere* Jehova bụ́ Chineke unu isi. Otú unu ga-esi eme ya bụ idebe iwu ya niile m na-enye unu taa, si otú ahụ na-eme ihe dị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+
18 N’ihi na unu kwesịrị ịna-erubere* Jehova bụ́ Chineke unu isi. Otú unu ga-esi eme ya bụ idebe iwu ya niile m na-enye unu taa, si otú ahụ na-eme ihe dị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+