Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu. Unu ebekasịla ahụ́ unu,+ unu akpụchapụkwala ntutu dị n’ihu isi unu* n’ihi onye nwụrụ anwụ.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:1 Ụlọ Nche,9/15/2004, p. 27
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu. Unu ebekasịla ahụ́ unu,+ unu akpụchapụkwala ntutu dị n’ihu isi unu* n’ihi onye nwụrụ anwụ.+