Diuterọnọmi 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.+ Jehova ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+
2 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.+ Jehova ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+