Diuterọnọmi 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, unu erila anụmanụ ndị a na-atagharị ọnụ ma ọ bụ ndị ụkwụ ha kebiri abụọ: kamel, ùrúrù,* na ewi nkume, n’ihi na ha na-atagharị ọnụ, ma ọbụ ụkwụ ha ekebighị abụọ. Ha bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.+
7 Ma, unu erila anụmanụ ndị a na-atagharị ọnụ ma ọ bụ ndị ụkwụ ha kebiri abụọ: kamel, ùrúrù,* na ewi nkume, n’ihi na ha na-atagharị ọnụ, ma ọbụ ụkwụ ha ekebighị abụọ. Ha bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.+