Diuterọnọmi 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “N’ime anụ niile bi na mmiri, unu nwere ike iri ndị a: Unu nwere ike iri ihe ọ bụla nwere nku* na akpịrịkpa.+
9 “N’ime anụ niile bi na mmiri, unu nwere ike iri ndị a: Unu nwere ike iri ihe ọ bụla nwere nku* na akpịrịkpa.+