Diuterọnọmi 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Unu ga-ejizi ego ahụ zụta ihe ọ bụla dị unu* mma, ya bụ, ehi, atụrụ, ewu, mmanya na ihe ọ bụla ọzọ na-aba n’anya, nakwa ihe ọ bụla dị unu mma. Unu ga-erikwa ihe n’ebe ahụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu ma ṅụrịa ọṅụ, unu na ndị ezinụlọ unu.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:26 Ụlọ Nche,2/1/2010, p. 23
26 Unu ga-ejizi ego ahụ zụta ihe ọ bụla dị unu* mma, ya bụ, ehi, atụrụ, ewu, mmanya na ihe ọ bụla ọzọ na-aba n’anya, nakwa ihe ọ bụla dị unu mma. Unu ga-erikwa ihe n’ebe ahụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu ma ṅụrịa ọṅụ, unu na ndị ezinụlọ unu.+