Diuterọnọmi 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ná ngwụcha afọ atọ ọ bụla, unu ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri niile nke ihe mkpụrụ unu ghara n’afọ ahụ mepụtara ma dosa ha n’obodo unu.+
28 “Ná ngwụcha afọ atọ ọ bụla, unu ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri niile nke ihe mkpụrụ unu ghara n’afọ ahụ mepụtara ma dosa ha n’obodo unu.+