Diuterọnọmi 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú a ka unu ga-esi kagbuo ụgwọ e ji unu: Onye ọ bụla e ji ụgwọ ga-akagbu ụgwọ onye agbata obi ya ji ya. Ọ gaghị agba onye agbata obi ya ma ọ bụ nwanne ya ụgwọ, n’ihi na a ga-ama ọkwa ka onye ọ bụla kagbuo ụgwọ e ji ya n’ihi Jehova.+
2 Otú a ka unu ga-esi kagbuo ụgwọ e ji unu: Onye ọ bụla e ji ụgwọ ga-akagbu ụgwọ onye agbata obi ya ji ya. Ọ gaghị agba onye agbata obi ya ma ọ bụ nwanne ya ụgwọ, n’ihi na a ga-ama ọkwa ka onye ọ bụla kagbuo ụgwọ e ji ya n’ihi Jehova.+