Diuterọnọmi 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, e nweghị onye kwesịrị ịda ogbenye n’ime unu n’ihi na o doro anya na Jehova ga-agọzi unu+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,
4 Ma, e nweghị onye kwesịrị ịda ogbenye n’ime unu n’ihi na o doro anya na Jehova ga-agọzi unu+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,