Diuterọnọmi 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e nweghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala unu.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị, ‘Mesapụrụnụ nwanne unu nọ n’ahụhụ nke dakwara ogbenye n’ala unu aka.’+
11 N’ihi na e nweghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala unu.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị, ‘Mesapụrụnụ nwanne unu nọ n’ahụhụ nke dakwara ogbenye n’ala unu aka.’+