Diuterọnọmi 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọ bụrụ na e resịrị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru, ya abụrụ na o jeerela gị ozi afọ isii, ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya n’afọ nke asaa.+
12 “Ọ bụrụ na e resịrị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru, ya abụrụ na o jeerela gị ozi afọ isii, ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya n’afọ nke asaa.+