-
Diuterọnọmi 15:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị. Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu taa ka i mee ihe a.
-