Diuterọnọmi 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Gị na ezinụlọ gị ga na-eri ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị kwa afọ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+
20 Gị na ezinụlọ gị ga na-eri ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị kwa afọ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+