Diuterọnọmi 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma ọ bụrụ na anụ ahụ nwere nkwarụ, ya bụ, na ọ dara ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì ma ọ bụ nwee nkwarụ ọ bụla ọzọ dị njọ, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+
21 Ma ọ bụrụ na anụ ahụ nwere nkwarụ, ya bụ, na ọ dara ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì ma ọ bụ nwee nkwarụ ọ bụla ọzọ dị njọ, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+