Diuterọnọmi 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya ka unu ga-anọ chụọ ya. Unu ga-achụ anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ kpọmkwem n’ụbọchị dabara n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:6 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 14
6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya ka unu ga-anọ chụọ ya. Unu ga-achụ anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ kpọmkwem n’ụbọchị dabara n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta.