Diuterọnọmi 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu ga-aṅụrị ọṅụ n’oge ememme unu,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu.
14 Unu ga-aṅụrị ọṅụ n’oge ememme unu,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu.