Diuterọnọmi 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụbọchị asaa ka unu ga-emere Jehova bụ́ Chineke unu ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi ihe niile ala unu mepụtara nakwa ihe niile unu na-eme.+ Unu ga na-aṅụrị naanị ọṅụ.+
15 Ụbọchị asaa ka unu ga-emere Jehova bụ́ Chineke unu ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi ihe niile ala unu mepụtara nakwa ihe niile unu na-eme.+ Unu ga na-aṅụrị naanị ọṅụ.+