Diuterọnọmi 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi.+ Unu elela mmadụ anya n’ihu.+ Unu anakwala aka azụ n’ihi na ịna aka azụ na-emechi anya ndị ma ihe,+ na-emekwa ka ndị bụ́ ezigbo mmadụ gbanwee okwu ha.
19 Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi.+ Unu elela mmadụ anya n’ihu.+ Unu anakwala aka azụ n’ihi na ịna aka azụ na-emechi anya ndị ma ihe,+ na-emekwa ka ndị bụ́ ezigbo mmadụ gbanwee okwu ha.