Diuterọnọmi 16:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Unu akụla ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi arụsị*+ n’akụkụ ebe ịchụàjà unu ga-arụrụ Jehova bụ́ Chineke unu.
21 “Unu akụla ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi arụsị*+ n’akụkụ ebe ịchụàjà unu ga-arụrụ Jehova bụ́ Chineke unu.