Diuterọnọmi 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Unu ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nwere nkwarụ ma ọ bụ nke nwere nsogbu ọ bụla ọzọ chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà, n’ihi na ọ ga-abụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+
17 “Unu ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nwere nkwarụ ma ọ bụ nke nwere nsogbu ọ bụla ọzọ chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà, n’ihi na ọ ga-abụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+