Diuterọnọmi 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 unu ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma mgbe a kọọrọ ya unu ma ọ bụ mgbe unu nụrụ ya. Ọ bụrụ na a chọpụta n’eziokwu+ na e mere arụ a n’Izrel,
4 unu ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma mgbe a kọọrọ ya unu ma ọ bụ mgbe unu nụrụ ya. Ọ bụrụ na a chọpụta n’eziokwu+ na e mere arụ a n’Izrel,