-
Diuterọnọmi 17:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Unu ga-eme ihe ha kpebiri bụ́ nke ha ga-agwa unu n’ebe ahụ Jehova họọrọ. Lezienụ anya ka unu mee ihe niile ha ga-agwa unu.
-