Diuterọnọmi 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 onye unu ga-eme eze ga-abụrịrị onye Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ.+ Ọ bụ otu n’ime ụmụnne unu ka unu ga-eme eze. A gaghị ekwe ka unu mee onye mba ọzọ na-abụghị nwanne unu eze ga-achị unu.
15 onye unu ga-eme eze ga-abụrịrị onye Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ.+ Ọ bụ otu n’ime ụmụnne unu ka unu ga-eme eze. A gaghị ekwe ka unu mee onye mba ọzọ na-abụghị nwanne unu eze ga-achị unu.