-
Diuterọnọmi 18:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “Ihe ndị a ga-abụ ihe ruuru ndị nchụàjà n’ihe ndị mmadụ ga na-eweta: Onye ọ bụla chụrụ àjà, ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ ka ọ chụrụ, ga-enye onye nchụàjà ubu ya, agba ya, na afọ ya.
-