Diuterọnọmi 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọla Livaị na ụmụ ya ndị nwoke n’ebo unu niile ka ha na-eje ozi n’aha Jehova mgbe niile.+
5 Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọla Livaị na ụmụ ya ndị nwoke n’ebo unu niile ka ha na-eje ozi n’aha Jehova mgbe niile.+