Diuterọnọmi 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu ga-egosi na unu bụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+