Diuterọnọmi 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi na mba ndị a unu na-anapụ ala ha na-ege ndị na-eme anwansi*+ na ndị na-agba afa+ ntị. Ma, Jehova bụ́ Chineke unu achọghị ka unu mee ụdị ihe a.
14 “N’ihi na mba ndị a unu na-anapụ ala ha na-ege ndị na-eme anwansi*+ na ndị na-agba afa+ ntị. Ma, Jehova bụ́ Chineke unu achọghị ka unu mee ụdị ihe a.