Diuterọnọmi 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘Ọ bụrụ na mpako emee ka onye amụma ọ bụla jiri aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo ma ọ bụ jiri aha chi ọzọ kwuo okwu, onye amụma ahụ ga-anwụ.+
20 “‘Ọ bụrụ na mpako emee ka onye amụma ọ bụla jiri aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo ma ọ bụ jiri aha chi ọzọ kwuo okwu, onye amụma ahụ ga-anwụ.+