Diuterọnọmi 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ihe a bụ ihe onye gburu mmadụ, bụ́ onye nwere ike ịgbaga ebe ahụ, ga-eme ka o wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+
4 Ihe a bụ ihe onye gburu mmadụ, bụ́ onye nwere ike ịgbaga ebe ahụ, ga-eme ka o wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+