Diuterọnọmi 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ọ́ bụghị ya, onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ nwere ike iji iwe chụwa onye ahụ gburu mmadụ, chụkwute ya ma gbuo ya maka na obodo ọ na-agbaga dị ezigbo anya. Ma, ebe ọ bụ na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ o kwesịghị ịnwụ.
6 Ma ọ́ bụghị ya, onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ nwere ike iji iwe chụwa onye ahụ gburu mmadụ, chụkwute ya ma gbuo ya maka na obodo ọ na-agbaga dị ezigbo anya. Ma, ebe ọ bụ na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ o kwesịghị ịnwụ.