Diuterọnọmi 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a ga-eme ka a ghara igbu* onye aka ya dị ọcha+ n’ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu. Ikpe ọbara agaghịkwa ama unu.+
10 Ihe a ga-eme ka a ghara igbu* onye aka ya dị ọcha+ n’ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu. Ikpe ọbara agaghịkwa ama unu.+