Diuterọnọmi 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mgbe unu ga-enweta ebe unu ketara n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka unu biri, unu ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi unu azụ+ wee mee ka ọ gharazie ịdị n’ebe nna nna unu hà kpara ókè.
14 “Mgbe unu ga-enweta ebe unu ketara n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka unu biri, unu ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi unu azụ+ wee mee ka ọ gharazie ịdị n’ebe nna nna unu hà kpara ókè.