Diuterọnọmi 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzo n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+
17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzo n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+