Diuterọnọmi 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị ikpe ahụ ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma.+ Ọ bụrụ na onye ahụ gbara akaebe ghara ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya,
18 Ndị ikpe ahụ ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma.+ Ọ bụrụ na onye ahụ gbara akaebe ghara ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya,